OGENE – Zoro ft Flavour

Download OGENE by Zoro ft Flavour. Owoh Chimaobi Chrismathner professional known by his stage name Zoro is a Nigerian musician who raps in Igbo language listen to Zoro songs free online here @ SOUNDOFNAIJA

CLICK to PLAY/DOWNLOAD the song

LYRICS

It’s KeziClef production
Ahen
Zee
Ahen
Zoro akpasuwag heh
Zoro onye Ogene
(Teweé teweé, unè m ooooo teweé ahehhhh Óbuė Óbuė Óbuė
Anyi n’asu fune n’ogene Inaaamin
Ji Ferrari echute ngene Inaaamin
Adiri eri m eri ka udene Inaaamin
Igbo boy fresh to the socks inaa amsaying
Anyi n’asu fune n’ogene Inaaamin
Ji Ferrari echute ngene Inaaamin
Adiri eri m eri ka udene Inaaamin
Igbo boy polo to the socks inaa amsaying
Hah
O Okeke Okafor be anyi ooo enyi unu anu kwara Ogene
Mbgeke, nwa mgborie be anyi o oo on nye nu’m Ogene
Kererenkere m’tewé i’tewé ebenebe yi Ogene ooo
Paítenú kenkere ntewé itewé ebenebe yi Ogene ooo
Bufú champagne butelù mù pammy
Wepu egwü Lil Wayne pkó Udu Bunch Pammy
Iga enwėcha Zoro n’ofe ka na aju esè maggi
Tantalizer for appetiser shítelú nu’m ofè mgbòrodí
Kisi be taking it vocal but who never keeping it local
My peopilu siri m jeé zì leaving me feeling ka Hova
Mmiri mara’m ma n’ndi social my music is taking over
Bring your sickest rappers sum it up biiitch abu’m the total
Haaah! bowa akana ijide ego bowa akana
With umu nwa di nma di sharp ka Biro Ogbuadana
Nwa piote ke n’ime be’m na oyi na atu kwa n’ime be’m
Zinki mu zinki akirika mana nju n’aju n’ime be’m
Ma na iweé ife ayi choro a ge enye gi titulu
Aguba ndi Eze my uncle Ji aka gbaji baisculu
The nwa fu ifė ayi kulu nòba anó ka ofè okoro
Mana anya ga api gi n’nwere anyi gi fu ife ayi fulu
I bulu bibulu
O Okeke, Okafor be anyi ooo eny unu anu kwara Ogene
Mbgeke, nwa mgborie be anyi o oo o nye nu’m ogene
Kererenkere m’tewé i’tewé ebenebe yi Ogene ooo!
Paíte nú kenkere, ntewé itewé eny ebeneza yi Ogene ooo
Ina eme guyi onye muru gu
Ishi n’idi badi onye muru gu
Ina as u ingili onye muru gu
Ina apakeji onye muru gu
Oshekitekwé e agbara e visa
Ada Olisa paitewe ya m’tewé i’tewé
Paitewe ya dodo olima paitewe egwu m
Ebenebe eyi Ogene
Kererenkere m’tewé i’tewé ebenebe yi Ogene ooo!
Paítenú kenkere ntewé itewé enyi ebenebe yi Ogene ooo
Anyi n’asu fune n’ogene Inaaamin
Ji Ferrari echute ngene Inaaamin
Adiri eri m eri ka udene Inaaamin
Igbo boy fresh to the socks inaa amsaying
Anyi n’asu fune n’ogene Inaaamin
Ji Ferrari echute ngene Inaaamin
Adiri eri m eri ka udene Inaaamin
Igbo boy polo to the socks inaa amsaying hah
Mega na Jerry n’asu fune n’ogene
Kukunadon Chino n’asu fune n’ogene
Aguba ndi Eze banyi shi na osuru fune n’ogene
Bewudi n’usuawa nulu fune n’ogene
Akuchuckwu n’ezinifite I’nulu amala uné
Ogbuogu n’osunmeyi bia nulu amala óbó
Honourable Chima Obieze Ina anu kwa amala uné
Opkochie ngene I’nulu Ogene Ó amala óbó teweé
Ejike bureau De changi Teweé
Phyno fino nwoke iji changi Teweé
Major bankz na ne eti ajò egwú Óbuė Óbuė
Yvonne Nelson Ina achó ajò okwú
Neé ijere one n’igbo nííne
Flavour n’abania nwoke shinné
Ijere one n’igbo nííne n’igbo niine
 

DOWNLOAD MP3

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*